Gaa n'Isiokwu

Ịgba Chaa Chaa Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Ịgba Chaa Chaa Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Ihe Baịbụl kwuru

 Baịbụl ekwughị ọtụtụ ihe gbasara ịgba chaa chaa. Ma, ihe ndị dị́ na Baịbụl nwere ike inyere anyị aka ịmata na Chineke weere ịgba chaa chaa ka ihe ọjọọ.​—Ndị Efesọs 5:​17. *

^ Naanị ebe Baịbụl kwuru gbasara ya bụ mgbe a na-ekwu banyere ndị agha Rom, bụ́ ndị ji anyaukwu fee nza maka uwe Jizọs.​—Matiu 27:35; Jọn 19:23, 24.