Gaa n'Isiokwu

Ihe E Ji Amụ Ihe

Danloduo ihe ị ga-eji matakwuo gbasara ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl na obodo ndị a kpọrọ aha na Baịbụl. Zaa ajụjụ ndị a jụrụ na ya. I mechaa, gị enye ya otu onye n’ụlọ unu ka o lee ma ị̀ zatara ha.