Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2019 nke A Ga-ezite Onye Na-anọchite Anya Alaka Ụlọ Ọrụ

Lee ebe e depụtasịrị okwu ndị a ga-ekwu ná mgbakọ sekit a, ma nke onye na-anọchite anya alaka ụlọ ọrụ ga-ekwu.

Dị Ike

Ihe omume mgbakọ a ga-akọwa otú anyị ga-esi enweta ike dị anyị mkpa iji guzosike ike n’okwukwe.

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A:

A ga-aza ajụjụ ndị a ka mgbakọ a na-aga n’ihu.