TETA! Nke 5 n'Afọ 2016 | Jizọs Ọ̀ Bụ Mmadụ Dịrị Ndụ n’Ụwa A?

Olee ihe gosiri na Jizọs bụ mmadụ dịrị ndụ n’ụwa a?

ISIOKWU TETA! A

Jizọs Ọ̀ Bụ Mmadụ Dịrị Ndụ n’Ụwa A?

Gịnị ka ndị ọkachamara oge a na ndị nke oge gboo kwuru banyere ma Jizọs ọ̀ bụ mmadụ dịrị ndụ n’ụwa a?

IHE NDỊ NA-EME N’ỤWA

Akụkọ Gbasara Amerịka na Mba Ndị Gbara Ya Gburugburu

Nchegbu na ime ihe ike bụ naanị ụfọdụ n’ime ọtụtụ nsogbu ndị e nwere n’Amerịka na mba ndị gbara ya gburugburu. Ò nwere ihe Baịbụl kwuru ga-enyere ha aka?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Kụziere Ụmụ Gị Banyere Mmekọ Nwoke na Nwaanyị

Ọtụtụ ndị na-eto eto taa na-ebido mgbe ha ka dị ezigbo ntakịrị matawa ihe ndị gbasara mmekọ nwoke na nwaanyị. Gụọ ihe a ka ị mata ihe ndị i kwesịrị ịma na otú ị ga-esi nyere ụmụ gị aka ka ha ghara ịdaba ná nsogbu?

Nkume Dị́ Ịtụnanya

Kabọn bara uru ná ndụ karịa ihe ọ bụla. Gịnị ka ọ̀ bụ, gịnịkwa mere o ji dị ezigbo mkpa?

IHE BAỊBỤL KWURU

Na-ekele Ndị Meere Gị Ihe Ọma

O doro anya na ikele ndị meere anyị ihe ọma nwere ọtụtụ uru ọ na-abara anyị. Olee otú ime ya ga-esi nyere gị aka, oleekwa otú i nwere ike isi mụta ime ya?

IHE GBASARA NDỊ OGE OCHIE

Aristotle

Ihe ndị sayensị oge ochie kụziri ka ndị kpọrọ onwe ha ndị Kraịst taa na-akụzi.

“Ụzọ Ọhụrụ E Si Akụzi Ihe”

Vidio ndị dị na jw.org adọrọla mmasị ụmụ akwụkwọ, ndị nkụzi, ndị na-adụ ụmụ akwụkwọ ndụmọdụ, na ndị ọzọ.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Na-ekele Onye Meere Gị Ihe

Olee otú i nwere ike isi gosi ndị meere gị ihe na ihe ha meere gị dị gị mma?