ỤLỌ NCHE Nke 2 n'Afọ 2016 | Gịnị Mere Jizọs Ji Taa Ahụhụ ma Nwụọ?

Olee uru ogbugbu e gburu otu nwoke ihe dị ka puku afọ abụọ gara aga baara gị?

ISIOKWU TETA! A

Ihe Ndị A Kọrọ Gbasara Jizọs Hà Mere Eme n’Eziokwu?

Olee ihe ndị gosiri na ihe Matiu, Mak, Luk na Jọn kọrọ gbasara Jizọs bụ eziokwu?

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Mere Jizọs Ji Taa Ahụhụ ma Nwụọ?

Olee otú ọnwụ ya ga-esi baara gị uru?

Ndị Kraịst Hà Kwesịrị Ịna-efe Chineke n’Ebe Ndị E Weere Ka Ebe Nsọ?

Ọtụtụ okpukpe ndị a ma ama n’ụwa nwere ebe ndị ha weere na ha dị́ nsọ. Ò nwere uru ịnọ ebe ndị ahụ efe Chineke bara?

E Mee Ngwa Ngwa, E Meghara Ọdachi

Amụma Baịbụl kwuru ihe a ga-eji ama mgbe a ga-enwe oké mkpagbu. Ị̀ ga-eme ngwa ngwa ka i meghara ọdachi ahụ?

Ònye Tinyere Isiakwụkwọ na Amaokwu Ndị Dị́ na Baịbụl?

Gịnị mere otú a e si kerisịa Baịbụl ji masị ọtụtụ ndị?

Ònye Bụ Ekwensu?

Ì kwesịrị ichegbuwe onwe gị n’ihi ya?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Jizọs Ọ̀ Nwụrụ n’Elu Obe?

Ọtụtụ ndị weere obe ka ihe e ji mara Ndị Kraịst. Ànyị kwesịrị iji ya efe Chineke?