Gaa n'Isiokwu

‘Ozi Ọma A Ga-ezisa ná Mba Niile, n’Ebo Niile, Nakwa n’Asụsụ Niile’

Ndị mmadụ na-asụ ihe dị ka puku asụsụ isii na narị asaa n’ụwa niile. N’ihi ya, ọ dị mkpa ka a sụgharịa eziokwu dị na Baịbụl n’ọtụtụ asụsụ ka onye ọ bụla nwee ike ịnụ ozi ọma. Lee fim a ka ị hụ otú Ndịàmà Jehova si arụ ọrụ ịsụgharị eziokwu dị na Baịbụl.