Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Chineke Ọ̀ Na-anabata Otú Ọ Bụla Ndị Mmadụ Si Efe Ya?

Chineke Ọ̀ Na-anabata Otú Ọ Bụla Ndị Mmadụ Si Efe Ya?

Ihe okpukpe niile na-akụzi hà bụ eziokwu? Ọ bụrụ na ha na-akụzicha eziokwu, gịnị mere okpukpe nke a na-ekwu otu ihe, okpukpe ọzọ ana-ekwu ihe ọzọ, olee otú anyị ga-esi ama ma Chineke ọ̀ nabatara okpukpe anyị?