Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Congo, Democratic Republic of

  • Ebe a dị nso na Kisangani dị́ na Democratic Republic of the Congo. Ndị a na-ezi nwoke a na-egbu azụ̀ ozi ọma na Wagenia (Stanley) Falls

Fast Facts—Congo, Democratic Republic of

  • 98,152,000—Ndị bi n'obodo a
  • 257,672—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 4,385—Ọgbakọ dị iche iche
  • 402—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

VIDIO NA AKWỤKWỌ NDỊÀMÀ JEHOVA NA-EBIPỤTA

Otú E Si Ebuga Akwụkwọ Anyị na Kongo

Kwa ọnwa, Ndịàmà Jehova na-ebugara ndị bi n’ime ime Kongo Baịbụl na akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl.