Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Cameroon

  • Ebe a bụ Buea dị́ na Cameroon. Onye a na-ezi nwaanyị na-akụta akwụkwọ tii ozi ọma n’akụkụ ugwu dị́ na Cameroon

Fast Facts—Cameroon

  • 28,608,000—Ndị bi n'obodo a
  • 44,558—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 500—Ọgbakọ dị iche iche
  • 665—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma