Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Indonesia

  • Ebe a bụ Bali di n’Indonesia. Ndịàmà Jehova a na-ezi nwoke na-arụ ọrụ n’ugbo osikapa dị n’ebe a na-akpọ Ubud ozi ọma

Fast Facts—Indonesia

  • 281,844,000—Ndị bi n'obodo a
  • 31,023—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 491—Ọgbakọ dị iche iche
  • 9,275—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016

Indoneshia

Ndịàmà Jehova diri ọgba aghara ndọrọ ndọrọ ọchịchị na okpukpe kpatara, diekwa iwu ndị ụkọchukwu mere ka a machibido ha ruo afọ iri abụọ na ise.

AKỤKỌ NDỊ SI N'OBODO DỊ ICHE ICHE

Ihe Gbata Gbata Zuru Ụwa Ọnụ: Inyere Ụmụnna Anyị Aka Mgbe E Nwere Ọdachi na Ọrịa Na-efe Efe

Òtù Na-achị Isi ga-anọgide na-agwa ụmụnna anyị nọ n’ụwa niile ihe ndị ha ga na-eme ozugbo e nwere ọdachi.