Ozi Ọma Anyị Na-ekwusa

OZI ỌMA

Ikwusa Ozi Ọma n’Ime Ime Obodo Dị n’Ayaland

Otu ezinụlọ kọrọ otú ozi ọma ha gara kwusaa n’otu ime obodo si mee ka ha niile dịrịkwuo n’otu.

OZI ỌMA

Ikwusa Ozi Ọma n’Ime Ime Obodo Dị n’Ayaland

Otu ezinụlọ kọrọ otú ozi ọma ha gara kwusaa n’otu ime obodo si mee ka ha niile dịrịkwuo n’otu.

Otú E Si Zie Ndị Bịara Ememme Ndị Nwe Amerịka Mere na Niu Yọk Ozi Ọma

N’ememme ndị nwe Amerịka mere n’afọ 2015, obi tọrọ ọtụtụ n’ime ha ụtọ mgbe ha bịara ebe Ndịàmà Jehova dosara akwụkwọ hụ akwụkwọ Ndịàmà Jehova sụgharịrị n’asụsụ ha.

Izi Ndị Nwe Obodo Kanada Ozi Ọma

Ndịàmà Jehova na-aga n’ebe ndị nwe obodo Kanada bi gaa zie ha ozi ọma n’asụsụ dị iche iche ha na-asụ. Ihe kpatara ya bụ na ha chọrọ inyere ha aka ịmata Chineke n’asụsụ obodo ha.

Isi n’Etiti Osimiri Tara Ata Gaa Kwusaa Ozi Ọma

Ndịàmà Jehova nwere ụzọ pụrụ iche ha na-esi aga ezi ozi ọma n’ụmụ obere agwaetiti ndị dị na Haligin.

Izi Ndị Bí n’Ime Ime Obodo Ndị Dị́ n’Ebe Ugwu Ozi Ọma

N’agbanyeghị nsogbu ndị dị na ya, Ndịàmà Jehova wepụtara ezigbo oge gaa zie ndị bi n’ime ime obodo chọrọ ịmụ Baịbụl ozi ọma.

Ikwusa Ozi Ọma n’Ime Ime Obodo Ndị Dị n’Ọstrelia

Lee vidio a ka ị hụ otú otu ezinụlọ si nwee ezigbo obi ụtọ mgbe ha ji otu izu gaa kwusaa ozi ọma n’ime ime obodo ndị dị n’Ọstrelia.

Vidio: Ihe Dị Mma Ileru Ya Anya

Lee otú ụzọ pụrụ iche e si ekwusa ozi ọma na Manhatan dị na Niu Yọk sirila mee ka ọtụtụ ndị nweta akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’akwụghị ụgwọ.

Ihe Ọhụrụ E Bidoro Ime na Manhatan dị na Niu Yọk

Gụọ ihe a ka ị mata ihe ọhụrụ a na-eme ka ndị mmadụ nwee ike ịnụ ozi si na Baịbụl.

Iji JW.ORG Ekwusa Ozi Ọma

Ndịàmà Jehova niile na-enwe mmasị iji jw.org ezi ndị mmadụ ozi ọma Alaeze Chineke.