Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọ́BÁ AKWỤKWỌ WATCHTOWER

Tinye Ọ́bá Akwụkwọ Watchtower na Kọmputa Gị

Tinye Ọ́bá Akwụkwọ Watchtower na Kọmputa Gị

Ị chọọ itinye Ọ́bá Akwụkwọ Watchtower na kọmputa gị, mee ihe ndị a:

  1. 1. Pịa ebe e dere Were ya na peeji a.

  2. 2. Họrọ asụsụ ị chọrọ, pịzie Were ya ka i were Watchtower Library .exe file.

  3. 3. Pịa ihe ahụ i weere ugboro abụọ, mezie ihe ndị e depụtara maka otú e si etinye Ọ́bá Akwụkwọ Watchtower.

  4. 4. Ọ bụrụ nke mbụ ị na-etinye Ọ́bá Akwụkwọ Watchtower na kọmputa gị, e nweghị ihe ga-adị n’ime ya. N’ihi ya, mee ihe ndị a ka i nweta ihe ndị kwesịrị ịdị n’ime ya:

    1. a. Meghee Ọ́bá Akwụkwọ Watchtower.

    2. b. Gaa n’ebe bụ́ Help, pịa Check for Updates ka i were akwụkwọ ndị kwesịrị ịdị n’ọ́bá akwụkwọ a.

    I nwekwara ike ime ihe dị n’isiokwu bụ́ “Tinye Ihe Ọhụrụ Ndị E Nwere n’Ọ́bá Akwụkwọ Watchtower iji were ihe ọhụrụ ndị dị na ya.