ỤLỌ NCHE Febụwarị 2015 | Gịnị Ka Ị Ga-eme Ka Ọrụ Gị Na-atọ Gị Ụtọ?

Ọtụtụ ndị taa na-arụsi ọrụ ike, ọrụ ha ana-atọkwa ha ụtọ. Gụọ ihe a ka ị mata ihe nyeere ha aka iwere ịrụsi ọrụ ike ka ihe bara uru.

ISIOKWU TETA! A

Ọ̀ Ka Bara Uru Ịna-arụsi Ọrụ Ike?

Ụfọdụ ndị chere na ọrụ siri ike abụghị maka ha. Ma, ọtụtụ ndị na-enwe mmasị ịrụsi ọrụ ike. Gịnị na-enyere ha aka ịna-enwe obi ụtọ n’ọrụ ha?

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Ka Ị Ga-eme Ka Ịrụsi Ọrụ Ike Na-atọ Gị Ụtọ?

Lee ihe ụfọdụ Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ịna-enwe obi ụtọ n’ọrụ gị.

IHE ONYEÀMÀ JEHOVA NA ONYE AGBATA OBI YA NWERE IKE ỊKPARỊTA

Gịnị Mere O Ji Dị Mma Ka Ị Mụọ Baịbụl?

Ọ bụ eziokwu na o teela e dere Baịbụl, ma ihe e dere na ya ka bara uru taa. Gụọ ihe a ka ị mata otú ihe Baịbụl kwuru nwere ike isi nyere gị aka n’ihe ọ bụla ị na-eme.

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Otú Baịbụl Si Zaa M Ajụjụ M Niile Ha Edoo M Anya Tọrọ M Ezigbo Ụtọ

Ernest Loedi matara azịza ajụjụ ndị na-echu ya ụra, dị ka, ‘Gịnị mere Chineke ji kee anyị?’ Otú Baịbụl si zaa ajụjụ ya ya edoo ya anya mere ka o nwee olileanya.

ṄOMIE OKWUKWE HA

“Ọ́ Bụghị Chineke Nwe Ịkọwa Ihe?”

Gịnị nyeere Josef aka ịkata obi kọwaara Fero, onyeisi ndị obu ihe ọṅụṅụ ya, na onyeisi ndị na-eme achịcha nrọ ha? Olee otú Josef si si n’ịbụ onye mkpọrọ ghọọ osote eze n’otu ụbọchị?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ọ bụrụ na otu ọchịchị ana-achị ụwa niile, í cheghị na udo ga-adị, obi eruokwa onye ọ bụla ala? Olee ihe mere obi kwesịrị iji sie anyị ike na Chineke ga-ewetara anyị ụdị ọchịchị a otú o kwuru? Ònye ga-abụ onye ọchịchị ya?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ọ̀ Bụ Echiche Mmadụ Ka E Dere na Baịbụl?

Chọpụta ihe Baịbụl n’onwe ya kwuru.