Gaa n'Isiokwu

Ebe Ndị Mmụọ Bi

Eluigwe

Olee Ndị Ga-aga Eluigwe?

Ndị mmadụ na-ekwukarị na ndị ezi omume niile ga-aga eluigwe. Gịnị ka Baịbụl na-akụzi?

Gịnị Bụ Jeruselem Ọhụrụ?

Olee otú obodo a pụrụ iche si gbasa gị?

Chineke Ọ̀ Nọ Ebe Niile?

Baịbụl ò kwuru na Chineke nọ ebe niile? Jizọs ọ̀ nọkwu ebe niile?

Ndị Mmụọ Ozi

Olee ndị bụ ndị mmụọ ozi?

Hà dị ole? Hà nwere aha n’otu n’otu nakwa àgwà e ji mara ha?

Ònye Bụ Maịkel Onyeisi Ndị Mmụọ Ozi?

O nwere aha ndị ọzọ a kpọrọ ya ndị ị nwere ike ịma.

Ekwensu na Ndị Mmụọ Ọjọọ

Ekwensu Ọ̀ Dị Adị n’Eziokwu?

Ekwensu ọ̀ bụ ihe ọjọọ dị n’ime mmadụ ka ọ̀ bụ onye dị adị?

Ọ̀ Bụ Chineke Kere Ekwensu?

Olee ebe Setan si? Gụọ ihe a ka ị mara ihe mere Jizọs ji sị na Ekwensu “eguzosighị ike n’eziokwu.”

Olee Otú Ekwensu Dị?

Baịbụl ji Ekwensu tụnyere ọdụm na dragọn. Nke a ọ̀ pụtara na ọ bụ otú Ekwensu dị?

Olee Ebe Ekwensu Bi?

Baịbụl kwuru na a chụpụrụ Ekwensu n’eluigwe. Olee ebe Ekwensu nọzi ugbu a?

Ekwensu Ò Nwere Ike Inweta Mmadụ?

Olee otú Ekwensu si enweta ndị mmadụ, oleekwa ihe anyị ga-eme ka ọ ghara inweta anyị?

Ọ̀ Bụ Ekwensu Na-akpata Nsogbu Niile?

Baịbụl kwuru ebe nsogbu ụmụ mmadụ si.

Ndị Mmụọ Ọjọọ Hà Dị Adị n’Eziokwu?

Ole ndị bụ́ ndị mmụọ ọjọọ? Olee ebe ha si bịa?

Ole Ndị Bụ Ndị Nefilim?

Baịbụl kpọrọ ha “ndị dike, ndị biri n’oge gboo, ndị ikom a ma ama.” Gịnị ka anyị ma gbasara ha?