ỤLỌ NCHE Disemba 2014 | Gị na Chineke Nwere Ike Ịdị ná Mma

Ọ̀ dị gị ka gị na Chineke enweghị ike ịdị ná mma? Ò nwetụla mgbe ị nọ na-eche ma gị na Chineke ò nwere ike ịbụ enyi?

ISIOKWU TETA! A

Ọ̀ Dị Gị Ka Gị na Chineke Ọ̀ Dị ná Mma?

Obi siri ọtụtụ nde mmadụ ike na Chineke bụ enyi ha.

ISIOKWU TETA! A

Ị̀ Ma Aha Chineke? Ị̀ Na-akpọkwa Ya Aha Ahụ?

Chineke si na Baịbụl na-agwa anyị onye ọ bụ. Ọ sịrị: “Abụ m Jehova. Ọ bụ ya bụ aha m.”

ISIOKWU TETA! A

Gị na Chineke Ùnu Na-ekwurịta Okwu?

Anyị na-agwa Chineke okwu mgbe anyị na-ekpegara ya ekpere, ma olee otú o si agwa anyịnwa okwu?

ISIOKWU TETA! A

Ị̀ Na-eme Ihe Chineke Chọrọ Ka I Mee?

Anyị kwesịrị irubere Chineke isi, ma ọ bụghị naanị irubere ya isi ga-eme ka anyị na ya bụrụ enyi.

ISIOKWU TETA! A

O Nweghị Ihe Karịrị Mmadụ na Chineke Ịbụ Enyi

E nwere ihe atọ ị ga-eme ka gị na Chineke dịrị n’ezigbo mma.

A Chọpụtala Ihe Mere E Ji Wuo Timgad Bụ́ Obodo Ájá Kpuchirila

Ndị Rom oge ochie ji akọ mee ka ha na agbụrụ ndị Afrịka na-esi otu ebe akwaga ebe ọzọ mee udo.

NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ, SỊ

Olee Ihe Ndị I Kwesịrị Ịma Banyere Krismas?

O nwere ike iju gị anya ma ị nụ otú ihe ndị mmadụ na-eme n’oge Krismas si malite.

“Nghọta Mmadụ Nwere Na-eme Ka Ọ Ghara Iwe Iwe Ọsọ Ọsọ”

Ihe mere ná ndụ Devid, bụ́ eze Izrel, nwere ike inyere gị aka ka ị mụta ijide onwe gị mgbe a kpasuru gị iwe.

M̀ Kwesịrị Ịga Gbaziri Ego?

Ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka ikpebi ihe ị ga-eme.

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Gịnị ka ị ga-eme ka Baịbụl ị na-akụziri nwa gị ruo ya n’obi?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Chineke Ọ̀ Dị Adị n’Eziokwu?

Baịbụl kwuru na Chineke dị, ma è nwere ihe ndị anyị ji n’aka gosiri na ọ dị n’eziokwu?