Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Bịaruo M Nso

Bịaruo M Nso

Were Ya:

  1. 1. Obi dịm ụtọ

    Nam so ná ndị Jehova dọtara.

    Jehova kam ga n’agwa

    Nsogbu niile dịm n’obi.

    Ọ n’eme k’obi ruom ala,

    Meekwa ka m nwet’ume.

    (UKWE)

    Ọ sịm: “Bịaruom nso, ruom nso.

    M g’abịakwa gịn-so.

    M g’edu gị, mee k’ị hụ

    N’ị ka bakwara uru.

    Biko, bịaruom nso.”

  2. 2. Ọ bụ Jehova

    Kam n’akpọ m’obim bidokwa mawam ikpe.

    M kpe’ekpere kọọrọ ya,

    Obi n’abịazi ruom ala.

    M cheta na Jehova som,

    Ọ n’eme kam dịr’ike.

    (UKWE)

    Ọ sịm: “Bịaruom nso, ruom nso.

    M g’abịakwa gịn-so.

    M g’edu gị, mee k’ị hụ

    N’ị ka bakwara uru.

    Biko, bịaruom nso.”

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Mgbem ka nọ n’ọchịchịrị,

    O jim kpọrọ ihe.

    Ugbua anyị dịzi nám-ma,

    M ga n’akpọku ya.

    (UKWE)

    Ọ sịm: “Bịaruom nso, ruom nso.

    M g’abịakwa gịn-so.

    M g’edu gị, mee k’ị hụ

    N’ị ka bakwara uru

    Biko, bịaruom nso.”