Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe M Kpebiri Ime

Ihe M Kpebiri Ime

Danloduo:

  • Akwụkwọ Egwú

  1. 1. Gịnị kam g’eme?

    Amaghịm ebem g’eje.

    Obi mụ

    Dị aghụghọ,

    O dufuela mụ ugbua.

  2. 2. Im’ih’ọma

    N’esirim ike.

    Achọghịm k’obim n’edum.

    M chọọ k’okwu Chineke duom.

  3. 3. Ọ dịm-fe ikwe ka

    Obim a dịa-ghụghọ n’edum,

    N’em’ih’ọjọọ k’o yi’ih’ọma,

    Ma Jehova nwerem ike.

    (UKWE)

    Ọ sị: “M hụr’ị n’anya. Achọghịm k’ị hapụm.

    Tụkwasịm obim-gbe dum.

    M g’enyere gị aka.”

  4. 4. Ih’a’yị kpebiri pụr’ịweta

    Ngọzị m’ọbụkwan’ọdachi.

    Ma kw’ụbọchi o sir’obia-ny’ike,

    Anyị kwesịr’ịhọrọ

    Ihe g’eme k’anyị dịn-dụ.

  5. 5. Il’anya ihem kpebi

    Im’ihe Jehova chọọ

    Sir’ike, ọ dịghịm-fe,

    Ma Jehova nyerem aka.