Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Jiri Ike Gị Na-efe Jehova

Jiri Ike Gị Na-efe Jehova

Were Ya:

  1. 1. Bido na nwata, ị nọ n’agbalị.

    I bidoro zaw’ajụjụ.

    Ị n’agbalị n’ekwusa oziọ-ma.

    Kw’ụbọchị, ị na-ekpe’ekpere.

    (TUPU UKWE)

    Mana cheta, Setan n’achọ ka ị bịa soro ya.

    Ikwusa oziọ-ma nwer’ike bido siwere g’ike.

    Mana biko, gbalịa n’eso ọgbakọ Jehova.

    Echefula na Jehova

    G’emecha gọzie gị.

    (UKWE)

    Jehova n’ụmụnna ji gị kpọr’ihe.

    Ha g’akwado gị.

    Ọrụ anyị niile g’arụ juru eju.

    Jehova Chineke

    Hụrụ gị n’anya.

  2. 2. Ọnwụnwa n’ezo ka ‘miri kw’ụbọchị.

    Mana, Jehova g’echebe gị.

    Cheta n’ọ bụ Chi n’az’ekpere.

    Kọọrọ ya nsogbu niile.

    (TUPU UKWE)

    N’oge niile, gbalịa n’eme ihe dị n’Okwu

    Ya. Ọ ga n’eme kan-dụ gị n’atọ gịụ-tọ.

    N’oge niile, gbalịa n’eso ọgbakọ Jehova.

    Echefula na Jehova

    G’emecha gọzie gị.

    (UKWE)

    Jehova n’ụmụnna ji gị kpọr’ihe.

    Ha g’akwado gị.

    Ọrụ anyị niile g’arụ juru eju.

    Jehova Chineke

    Hụrụ gị n’anya.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Jir’ike gị n’efe Jehova.

    K’obi sie g’ike n’ọ g’emecha gọzie gị.

    (UKWE)

    Jehova n’ụmụnna ji gị kpọr’ihe.

    Ha g’akwado gị.

    Ọrụ anyị niile g’arụ juru eju.

    Jehova Chineke

    Hụrụ gị n’anya.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Jir’ike gị n’efe Jehova.

    K’obi sie g’ike n’ọ g’emecha gọzie gị.

    Jir’ike gị n’efe Jehova.

    K’obi sie g’ike n’ọ g’emecha gọzie gị.